Dataset Viewer
transcription
stringlengths 2
100
| audio
audioduration (s) 0.48
18.5
|
---|---|
ka ọ batara n'ọkwa
| |
ọkachasị n'ilekwasà anya n'etu ọnọdụ ala nigeria siri debe isi na ọnụ ugbua
| |
ogologo ndụ ụmụ igbo
| |
nakwa ịtụ mmamma
| |
mana ogbonna kwuru na ọbụghị ya dere edemede ahụ kọtọrọ aha gọvanọ
| |
ọ naabụ aka kpàrá ezekudele
| |
uche nwoko dabara ọfụma na ihe ha n'achọ
| |
na ụfọdụ ndị nkuzi ndị ọzọ sitere ụlọakwụkwọ ahụ
| |
n'ogè â nà ndụ̀ feynman à bụzie otù diamụ̀mà ọ̀kàka ha mà n'ụ̀wà
| |
wee nwụchikọọ ya bụ oke mkpi naagbara ọha ewu
| |
nke mgbe ọ gachaara
| |
ndị mụrụ ya bụ maazị na oriakụ donald nwocha
| |
ọ bụ nwa mbụ n'ime mmadụ atọ amụrụ n'ezinụlọ nke ndị naeme egwuregwu ntụrụndụ
| |
rụọrọ ha ezigbo ebe obibi
| |
chineke nara ekele
| |
ruo oge ahụ ọ bụ ama egwuregwu kacha enwu enwu na enugu
| |
ma ndị ụlọ ma ndị ama
| |
ọ gaadịkwa mkpà ka anyị hụkwa ọmụmaatụ arụ
| |
bill clinton naakwàdo ya
| |
maazị chuks ezeoba
| |
mgbọ
| |
o mere ka a mara na ndị niile ahụ mere ihe ahụ bụ ndị fulani
| |
izèrè mmetụkọrịta ahụ
| |
bụọ abụ otutu dị iche iche
| |
maazị kingsley awuka esq
| |
by abraham madu
| |
ndị uwe ojii anambra ejidela mmadụ anọ maka ohi ntọntọ na ịkwasò iko n'iké
| |
maka ịkpụ arụ
| |
na ọdịbendị dịka ihe dị ezi mkpa na nke bakwara urù nke ukwuu
| |
nke ahụ wee bụrụnnọọ echiche onye nzuzu sị na ya dara n'elu
| |
ka ha wee mee ya n'iwu
| |
igwe nnaemeka achebe nyere ndị eze ọdịnala ọhụrụ ahụ ndụmọdụ ka ha were eziokwu
| |
iji hụ na ọ nọ n'ezi ọnọdụ
| |
na mbụ n'okwu ya na mmemme ahụ
| |
gọvanọ kayode fayemi kpọrọ òkù ka a kwalitekwuo ezi mmekọrịta na ịdịnotu n'ala nigeria
| |
ha chịpụtara akara ngwa katapila ndị e ji agba mmiri
| |
o kwuru na ya bụ ògìgè enweelarị ndị bi na ya ugbua
| |
nke mere na ha ekeghị nkwụcha
| |
ihe ahụ chọkwàrà iyi nke mere n'imo steeti otu oge
| |
ọ naebibi ihe a kọrọ n'ugbo
| |
ma bụrụkwa nke metụtara ụgbọala anọ
| |
dọọ ndị omekome aka na ntị
| |
akụkọ kọkwara na ụfọdụ ndị omekome jiri ohere ahụ wee zuo ụfọdụ àkpà nnu
| |
a gaamalitezị ribe oriri ma ñụba mmanya
| |
na onyeisi ogige oma event centre na xfit
| |
dịka ide mmiri jupụtara na mpaghara ebe ahụ niile
| |
maazị emeka ifejiọfọr kọwara na ya bụ ụgbọala adịchaghị ọcha
| |
ọnwụ bụ eézè a ma na onye ọbụla gaechirịrị n'ụwa
| |
ha mụrụ ụmụ nwanyị abụọ
| |
maazị osita ọsadebe
| |
ka anyị echezọọna na onye kpọọ ọba ya ọkpọkọrọ
| |
ha mụrụ ụmụ atọ
| |
abụ dị iche iche a bụrụ site n'ọnụ ndị ọbụ abụ
| |
ọzọkwa
| |
agbanyeghị nkaa etinyere ya n'ime egwuregwu nke abụọ megide zimbabwe n'isi ọkara nke abụọ
| |
ọ dị ncheta na ndị omekóòmè nọrọ na nsonso a wee tụọ ka égbé
| |
maazị chukwunweike ezenwa kọwara atụmatụ ahụ dịka nke magburu onwe ya
| |
mmadụ ise bụ ndị a nwụchikọrọ maka ntọrị mmadụ
| |
otu onye gagoro ụlọ ọgbakọ omebe iwu steeti anambra n'oge gara aga
| |
ma ndị nọ n'ụlọ ma ndị nọ n'ụzọ ijè
| |
ọ kọrọ na ọ naanọdụ na bọọdụ nke òtù azụmahịa abụọ
| |
mmemme ịgbape ụzọ ahụ bụ nke dọtara gọvanọ willie obianọ
| |
ọ mụrụ kọmputa sayensị na legọọsụ city politekniki
| |
kwụsi ya kpamkpam
| |
ihe mberede okporoụzọ mmadụ iri na asaa aghọrịala ọnwụ n'anambra
| |
ihu ọchị awaala ndị ọkụ ochanja metụtara
| |
naeche ndụ ya nche oge niile
| |
a naahụ ya n'ọkụ ma jirikwa ya naesikọta erimeri ndị ọzọ
| |
florence orabueze
| |
ka ọ nwụchara n'abalị iri nke ọnwa juunu ahọ ahụ
| |
ọ bụ onye anịọma dị na delta steeti
| |
osisi
| |
kpọkuru ndị igbo ka ha jigidesie omenala ha ike
| |
usoro nnyefe ọrịa ofufe nwere ọtụtụ mpaghara maọbụ nkebi
| |
ma ala ma ihe ndị ọzọ
| |
gọvanọ ahụ
| |
ndị o kwùrù na e jidèrè n'ọtụtụ ebe dị iche iche na steeti ahụ
| |
ọ bụghị esemokwu
| |
ma yọrịakwa ọmarịcha egwu ndị nne si n'aka gozie okeke
| |
maazị marcel ifejiofor nà ògbò ya nke naahụ maka ewumewu ụlọ
| |
o wee kwọrikọọ ya na ndụ
| |
ihe a naachọ adị nso
| |
na ọ gaagariri mgba tumadu onye jere ikwu nne ya
| |
ọ bụghị esemokwu
| |
nwee igwè naenye ọkụ
| |
tụmadị nke gbasara nkanaụzụ
| |
maka na ọ bụ mmekọrịta ahụ bụ ụtọ nwanne
| |
anya anyi nwere ike ihu mgbe he naachaa ma mgbe ona gbo oso
| |
kumapayi dọrọ ndị naanyà ụgbọala aka na ntị ka ha naakpachapụ anya oge niile
| |
agụkwu
| |
nke mere anyị ji agbasi mbọ ike ịkwàlitè ya
| |
onye nyekwazịrị ndị kacha bụrụ okenye na mpaghara ógbè atọ ahụ ji ahụ
| |
maka na ọ naabụ onye gba nkịtị
| |
kwa ụbọchị
| |
ebe ndị uwe ojii n'igwe mmadụ ndị naeme ngagharị iwe naachịpụ ya
| |
tụụmadị otu ị jiri bitụ ndụ ha aka
| |
iji wee nwete mkpokọta ọnụọgụgụ vootu niile a tụrụ
| |
oguru economics na university nor na manchester
| |
nke mmadụ iri mejupụtara
| |
wee ruo ụbọchị ahụ e dùzịrị ya n'iyi ọrụ kpọnkwem
|
End of preview. Expand
in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 1