Datasets:
Dataset Viewer
audio
audio | text
string |
---|---|
Ejīgo m nchà sasịa afele. Ọ fòzìlì kà m ji mmili dī mma ŋàchaa yā
|
|
Achọrọ m iteta ụra n'elekele isii
|
|
Mgbe ị jụrụ m, asị m gị "oo"?
|
|
Ọgwù m ŋūlụ n'ùtụtù nà-èbughalị m#anya
|
|
Ihie adịghị ebe ahụ ị na-aga.
|
|
Ihe a bụ ajụjụ nzaroonwe; chebara ya uche.
|
|
Nkịta ahụ nọ n'okpuru osisi
|
|
Onye ogbi anaghị ekwu okwu.
|
|
Chizụa rifọrọ nri ụ̣tụtụ ya.
|
|
Ụkwụ gị zara aza.
|
|
Ego Chidi adapụla.
|
|
Nnannukwu m kwataara nnennukwu m ekwe.
|
|
Emeka echizugo ụkọchukwu.
|
|
Ọrụ na-aga nke ọma.
|
|
Ọ nà-àkụlì ajā
|
|
Ahụbeghị m usoro a mbụ.
|
|
Ndị mmadụ na-asọ ya asọ maka otuto ahụ.
|
|
Mmadụ niile nyere ya otito maka ihe o mere.
|
|
Onye ndị iro gbara gburugburu na-ache ndụ ya nche.
|
|
Màa yā òla
|
|
Ọnwụūkâ bù onye àgbàtà obì m
|
|
Ọ na-eche nche
|
|
Amadị bụ otu n'ime ndi ọgbaama ahụ.
|
|
Ụmụnne m gara ọrụ.
|
|
A na-ere akwa n'ụlaahịa a.
|
|
Amaghị oge o mere.
|
|
Ọ nọdoro nkịta ahụ n'ọdụ.
|
|
Ọ gbara ọsọ.
|
|
Gọọmentị etiti kwuru okwu gbasara ide mere ebe ahụ.
|
|
Emeka butere nne m n'ụgbọala ya
|
|
Ị bụ nwaanyị ka ị bụ nwoke?
|
|
Nri a dị oyi.
|
|
Ogè niīne kà ọ nà-àgba mbìbì egō
|
|
Ọ chọghị ịza oku a akpọrọ ya.
|
|
Ènyò ọkū m àpịago
|
|
Anà m èje iŋāchalị àbùba anū nnē nyèlù m
|
|
Òfu nnwā kà m bù
|
|
Àkịkà àtakago àfè m zùtàlù ǹnyàafù
|
|
Nwa ya bụ nwaanyị.
|
|
Ì nà-apù alā?
|
|
Ogbuopi ahụ bụbu onye otuegwu anyị.
|
|
Ili mmadụ bụ ọrụ ya.
|
|
Gbaa ọkụ ebe a.
|
|
Achọrọ m igbanye mmiri n'ime ya.
|
|
Ị chọrọ ịbọ ewu ahụ?
|
|
Osụsọ na-asọ m
|
|
Pụọ ebe a.
|
|
Ezigaara m Echefula ozi maka agbamaakwụkwọ m.
|
|
Achọrọ m idepụta ihe ndị ahụ.
|
|
Chi abọọla.
|
|
Ọ bara nsị maka afọ na-asa ya.
|
|
O nwetara ọrụ ebe a na-arụpụta ụgbọala.
|
|
Emeka ga-atụ ilu ma gị na ya kpawa nkata.
|
|
Ife o kwùlù enwērọ isi
|
|
Gbado anya
|
|
Olu gị na-ada ụda.
|
|
Ukwu na-afụ m ụfụ.
|
|
Ebee ka ọ nọ?
|
|
Ọ zara mgbe m kpọrọ ya.
|
|
A ga-ama onye mere ụdị ihe ahụ ikpe ọnwụ.
|
|
Ha bi n'ụlaala.
|
|
Ntị gị na-esi isi.
|
|
Ụdị ọrụ a na-agbụ agbụ ọsịịsọ.
|
|
Nke a gosiri na Chinedu tọrọ nti n'ala nke ọma.
|
|
A ga-eli nwaanyị ahụ nwụrụ anwụ echi.
|
|
A na-azọpụta gị, mana ị naghị ekwe.
|
|
Oche a dị ala.
|
|
Ajọ enyi na-emebi nwata.
|
|
Imeriime mmadụ bịara ebe a.
|
|
Ọnụ mgbanaaka ahụ chụrụ m ọsọ.
|
|
Adaobi dị mkpụmkpụ.
|
|
Onye na-agbọ n'ezi?
|
|
Ada ka bụ agbọghọ.
|
|
E jidesiri m ya ike.
|
|
Azụbuọgụ nwere akpụkpanta.
|
|
Mmadụ dị ọtụtụ ebe a.
|
|
Ọ zara ajụjụ niile.
|
|
Echeghị m na ọnụahịa ga-ada n'ọnwa a.
|
|
Achọrọ m ịma akwụkwọ ka Ada.
|
|
Ha riri ya nra.
|
|
Akụjara m oge m hụrụ ya.
|
|
Ọ bịara n'oge.
|
|
Ịtēta ụla n'elekele īse ụtụtù àmalụgo m#arụ
|
|
O gbere igbe banye n'ime ebe ahụ.
|
|
A mara ọkwa agbamakwụkwọ unu n'ụlọụka taa.
|
|
Mmadụ niile, kwụrụ ọtọ!
|
|
Emeka na-achụsa mmadụ niile ugbua.
|
|
Gịnî kpàtà ijì aŋùlị?
|
|
O nwere ike ịbụ arịkpa na-enye nwata ahụ nsogbu.
|
|
Òdogwu kà ọ bù
|
|
Ọ bù mm tụtùtàlù ọtụ ụzò a nà-àchọ
|
|
E ji achara arụ ụlọ ata.
|
|
Anaghị ere akwa n'ahịa ahụ.
|
|
Ọsọ ọ gbara ka m ji mata na nsogbu dị.
|
|
Ebee ka ị na-eje?
|
|
Ohere adịghị ebe ị chọrọ ịnọdụ ọdụ.
|
|
A hụrụ m ya mgbe ọ na-aza mmadụ n'ekwenti.
|
|
Agụ nà-àtakwo mangō ācharọ acha
|
|
Ana m ele ụmụaka biara be m ọbịa.
|
|
Ọ mààlù anya akwà
|
End of preview. Expand
in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- -