Dataset Viewer
Auto-converted to Parquet
eng
stringlengths
1
645
ibo
stringlengths
2
603
And Jehovah God will give him the throne of David his father , and he will rule as king over the house of Jacob forever , and there will be no end of his kingdom .
Jehova Chineke ga - enyekwa ya ocheeze nke Devid bú ̣ nna ya , ọ ga - achịkwa ụlọ Jekọb dị ka eze ruo mgbe ebighị ebi , alaeze ya agaghịkwa enwe ọgwụgwụ .
As the solar disk started to emerge , we saw the sunspots , previously devoured , emerging one by one from the darkness as the familiar circular shape of the sun was slowly restored .
Ka ihu anyanwụ malitere ịpụta , anyị hụrụ ntụpọ ojii ndị ahụ dị n 'ihu anyanwụ , bú ̣ ndị e kpuchiburu ekpuchi , ka ha si n 'ọchịchịrị ahụ na - apụta otu otu ka ọdịdị gbara gburugburu nke anyanwụ ahụ , bú ̣ nke a ma ama , ji nwayọọ nwayọọ na - apụtaghachi .
Cause me to turn back , and I shall readily turn back , for you are Jehovah my God .
Kpọghachite m , m ga - alọghachikwa , n 'ihi na ị bụ Jehova bú ̣ Chineke m .
The Righteous Ones Will Shine as Brightly as the Sun
Ndị Ezi Omume Ga - enwu Gbaa Dị Ka Anyanwụ
Happy and enjoying their united service to Jehovah .
Ndị ji obi ụtọ na ịdị n 'otu na - ejere Jehova ozi .
In the beginning Adam was like a ripe peach .
Ná mmalite , Adam dị ka mkpụrụ osisi peach chara acha .
Keep On Holding Fast What You Have
Nọgide Na - ejidesi Ihe I Nwere Ike
I 'm so glad that I have received this training .
Obi dị m nnọọ ụtọ na m nwetara ọzụzụ a .
The Great Day of Jehovah Is Near
Oké Ụbọchị Jehova Dị Nso
The dead man sat up and started to speak , and he gave him to his mother
Onye ahụ nwụrụ anwụ wee bilie nọrọ ọdụ ma malite ikwu okwu , o wee kpọnye ya nne ya
Fear the true God .
Tụọ egwu ezi Chineke .
Will You Be a Giver or a Taker ?
Ì ̣ Ga - abụ Onye Na - enye Enye Ka Ọ Bụ Onye Na - anara Anara ?
Do you hear what these are saying ?
Ì ̣ na - anụ okwu ụmụ ndị a na - ekwu ?
Who is this woman ?
Ònye ka nwanyị a bụ ?
If you are reading this letter , it means that I did not survive the surgery and that I am not with you any longer .
Ọ bụrụ na unu na - agụ akwụkwọ ozi a , ọ pụtara na m nwụrụ mgbe a na - awa m ahú ̣ nakwa na mụ na unu agaghịzi anọ .
If he has sent you the invitation , you should humbly accept it .
Ọ bụrụ na ọ kpọrọ gị òkù , i kwesịrị iji obi umeala zaa ya .
He will positively keep living .
Ọ ga - anọgide na - adị ndụ .
" God is not partial , " stated the apostle Peter , " but in every nation the man that fears him and works righteousness is acceptable to him . " - Acts 10 : 34 , 35 .
" Chineke adịghị ele mmadụ anya n 'ihu , " ka Pita onyeozi kwuru , " kama ná mba ọ bụla , onye na - atụ egwu ya ma na - eme ezi omume bụ onye ọ na - anara nke ọma . " - Ọrụ 10 : 34 , 35 .
" God sees you in all your desolation , giving you more love and attention than you could ever ask for . " - 13 - YEAR - OLD HANNAH , ALASKA , U.S.A .
" Chineke na - ahụ nsogbu gị niile , ọ na - agbatara gị ọsọ enyemaka karịa otú ị tụrụ anya ya . " - HANNAH , NWATA NWAANYỊ DỊ AFỌ IRI NA ATỌ BI N 'ALASKA , N 'AMERỊKA .
The " new heavens " were over " a new earth , " the cleansed society of people who were back in their land in order to rebuild Jerusalem and its temple for worshiping Jehovah .
" Eluigwe ọhụrụ " ahụ dị elu karịa " ụwa ọhụrụ " ahụ , bú ̣ ọha mmadụ e mere ka ha dị ọcha ndị laghachiri n 'ala nna ha iji wughachi Jerusalem na ụlọ nsọ ya maka ife Jehova ofufe .
From there , " they are to rule as kings over the earth . " - Revelation 5 : 10 .
" Ha ga - achịkwa ụwa dị ka ndị eze " site n 'ebe ahụ . - Mkpughe 5 : 10 .
" They say but do not perform , " Jesus said of them .
" Ha na - ekwu ma ha adịghị eme , " ka Jizọs kwuru banyere ha .
' That which was Israel in a fleshly way ' could no longer claim to be a nation dedicated to God . - 1 Corinthians 10 : 18 ; Matthew 21 : 43 .
" Ihe ahụ nke bú ̣ Izrel n 'ụzọ anụ ahú ̣ " apụghịzi ikwu na ya bụ mba a raara nye Chineke . - 1 Ndị Kọrint 10 : 18 ; Matiu 21 : 43 .
" Globalization " is the term some use to describe the growing worldwide interdependence of people and countries .
" Ijikọ ụwa ọnụ " bụ okwu ụfọdụ ndị ji eme ihe n 'ịkọwa ndabere na - arị elu nke ndị mmadụ na mba dị iche iche gburugburu ụwa na - adaberịta n 'ebe ibe ha nọ .
" Let your word Yes mean Yes , your No , No . " - Matthew 5 : 37 .
" Ka Ee unu kwuru bụrụ Ee , ka Ee e unu kwuru bụrụ Ee e . " - Matiu 5 : 37 .
" All the things that were written aforetime were written for our instruction , that through our endurance and through the comfort from the Scriptures we might have hope , " wrote the apostle Paul .
" Ka ha hà , bú ̣ ihe e dere n 'akwụkwọ nsọ n 'oge gara aga , e dere ha izi anyị ihe , ka anyị wee were ntachi obi na nkasi obi nke ihe nile e deworo n 'akwụkwọ nsọ nwee olileanya , " ka Pọl onyeozi dere .
" Look ! A king will reign for righteousness itself , " says Isaiah 32 : 1 .
" Lee , n 'ezi omume ka otu eze ga - abụ eze , " ka Aịsaịa 32 : 1 na - ekwu .
" I began motherhood with the highest of expectations , " she says .
" Mgbe m ghọrọ nne enwere m atụmanya dị nnọọ elu , " ka ọ na - ekwu .
" When prisoners have no constructive way to spend their time , " remarks Time magazine , " they often fill the hours building a reservoir of resentment , not to mention a grab bag of criminal tricks , that . . . they will take back to the streets . "
" Mgbe ndị mkpọrọ na - enweghị ihe bara uru ha ga - eji oge ha mee , " ka magazin Time na - ekwu , " ha na - ejikarị oge ahụ ebuju iwe n 'obi , gụnyere ịmụta ụzọ dị iche iche e si eme mpụ , bú ̣ ndị . . . ha ga - eji mee ihe ma ha laghachi n 'okporo ámá . "
" When a man drew near to bow down to him , " states the Bible , " he thrust his hand out and grabbed hold of him and kissed him .
" Mgbe nwoke ọ bụla bịaruru ya nso ịkpọ isiala nye ya , " ka Bible na - ekwu , " na o setịrị aka ya , jide ya , sutụ ya ọnụ .
" In a few days , " recounted one volunteer , " the number who knew how to do this work grew to several hundred . "
" N 'ime ụbọchị ole na ole , " ka otu onye ọrụ afọ ofufo kwuru , " ọnụ ọgụgụ ndị matara otú e si arụ ọrụ a mụbara ruo ọtụtụ narị . "
" He that is walking with wise persons will become wise , " says Proverbs 13 : 20 .
" Na - ejeso ndị maara ihe , ị ga - amakwa ihe , " ka Ilu 13 : 20 na - ekwu .
" Give us more faith , " said Jesus ' disciples .
" Nyekwuo anyị okwukwe , " ka ndị na - eso ụzọ Jizọs kwuru .
The " fields " his followers leave behind refer to the livelihoods that many , including missionaries , members of the Bethel family , international servants , and others , willingly give up in order to advance Kingdom interests in various lands .
" Ubi " ahụ ndị na - eso ụzọ ya na - ahapụ bụ ihe ọ bụla ha ji akpata ihe ha na - eri , bú ̣ nke ndị ozi ala ọzọ , ndị Betel , ndị na - eje ozi ná mba ọzọ , na ndị ọzọ , na - eji obi ha niile ahapụ ka ha wee nwee ike ije ozi Alaeze ná mba dị iche iche .
" You , fathers , do not be irritating your children , but go on bringing them up in the discipline and mental - regulating of Jehovah . " - Ephesians 6 : 4 .
" Unu ndị bú ̣ nna , unu emela ụmụ unu ihe iwe , kama na - azụlitenụ ha n 'ọzụzụ na nduzi echiche nke si n 'aka Jehova . " - Ndị Efesọs 6 : 4 .
" The media also play a big role in influencing teenage behaviour , by constantly creating ultrathin role models , " says the Globe .
" Usoro mgbasa ozi sokwa n 'isi ihe na - akpụzi àgwà ndị ntorobịa , site n 'ịnọgide na - egosi ndị dị nnọọ gịrịgịrị dị ka ndị nlereanya , " ka Globe na - ekwu .
" The bearing witness to Jesus is what inspires prophesying . " - REVELATION 19 : 10 .
" Ịgba àmà banyere Jizọs bụ ihe na - akpali ibu amụma . " - MKPUGHE 19 : 10 .
" Jehovah himself gives the saying ; the women telling the good news are a large army . " - PSALM 68 : 11
" Ọ bụ Jehova kwuru okwu ; ndị inyom na - ezisa ozi ọma bụ ìgwè dị ukwuu . " - ABỤ ỌMA 68 : 11
" It 's a serious situation , " says Hans Bauer of Leiden University in the Netherlands .
" Ọ bụ ọnọdụ tara akpụ , " ka Hans Bauer nọ na Mahadum Leiden nke dị na Netherlands na - ekwu .
" If I can read just one scripture in the ministry , it satisfies me that someone had his heart examined by the Bible . " - Eleanor , age 26 ; baptized 1989 .
" Ọ bụrụ na m pụrụ ịgụ nanị otu akụkụ Akwụkwọ Nsọ n 'ozi , ọ na - enye m afọ ojuju na ọ dị onye ji Bible nyochaa obi ya . " - Eleanor , ọ dị afọ 26 ; e mere ya baptizim na 1989 .
" If you keep seeking for it . . . , you will find the very knowledge of God . " - PROVERBS 2 : 4 , 5 .
" Ọ bụrụ na ị chọọ ya . . . ihe ọmụma Chineke ka ị ga - achọta . " - ILU 2 : 4 , 5 .
Urim and Thummim , 6 / 1
" Ụmụ Zus " , 3 / 1
" Sleep is an important key to dealing with mania , " she says .
" Ụra bụ isi ihe dị mkpa n 'ịchịkwa ime ara ara , " ka ọ na - ekwu .
A Land of Vines
' Ala nke Osisi Vaịn '
" Do nothing out of contentiousness or out of egotism , but with humility consider others superior to you , as you look out not only for your own interests , but also for the interests of others . " - Philippians 2 : 3 , 4 .
' Emela ihe ọ bụla n 'ihi esemokwu ma ọ bụ n 'ihi ịbụ ndị onwe ha na - ebu isi , kama n 'ịdị nwayọọ n 'obi na - ewere na ndị ọzọ ka unu , na - elekwasị anya , ọ bụghị naanị n 'ọdịmma onwe unu , kamakwa n 'ọdịmma nke ndị ọzọ . ' - Ndị Filipaị 2 : 3 , 4 .
" The woman ought to have a sign of authority upon her head because of the angels , " wrote the apostle Paul .
' Nwanyị kwesịrị inwe ihe àmà nke ikike n 'isi ya n 'ihi ndị mmụọ ozi , ' ka Pọl onyeozi dere .
" The faith " is the body of Christian beliefs revealed in the Bible .
' Okwukwe ' Pọl na - ekwu okwu ya bụ ihe niile Ndị Kraịst kweere , bú ̣ ndị dị na Baịbụl .
White for Harvesting
' Ubi Chara Acha Maka Owuwe Ihe Ubi '
' Do not deal treacherously with one another . ' - MALACHI 2 : 10 .
' Unu aghọgbula ibe unu . ' - MALAKAỊ 2 : 10 .
A brief consideration of the account will make this clear and will help us to draw lessons from what happened .
( Deuteronomi 21 : 17 ) Ịtụle ihe ndekọ a ná mkpirikpi ga - eme ka nke a doo anya ma nyere anyị aka ịmụta ihe site n 'ihe merenụ .
( Look under PUBLICATIONS > VIDEOS , under the category " The Bible " )
( Gaa n 'ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE , pịa VIDIO , pịzie ebe e dere " Baịbụl " )
( Reread verses 3 , 12 , and 19 . )
( Gụgharịa amaokwu nke 3 , nke 12 , na nke 19 . )
( Read Psalm 142 : 2 . )
( Gụọ Abụ Ọma 142 : 2 . )
( Read Daniel 2 : 41 - 43 . )
( Gụọ Daniel 2 : 41 - 43 . )
( Read Zechariah 14 : 3 - 5 . )
( Gụọ Zekaraya 14 : 3 - 5 . )
( See opening picture . )
( Lee ihe nke abụọ e sere ná mmalite isiokwu a . )
( a ) What is " the secret place of the Most High " ?
( a ) Gịnị bụ ' ebe nzuzo nke Onye kachasị ihe nile elu ' ?
( a ) What were some of the early Christians tempted to do ?
( a ) Gịnị ka a nwara ụfọdụ ndị Kraịst oge mbụ ime ?
( a ) What need is there for brothers to reach out for responsibilities in the organization ?
( a ) Gịnị mere o ji dị mkpa ka ụmụnna nwoke na - agbalị ka ha ruo eru ịbụ ndị nlekọta n 'ọgbakọ ?
( a ) Through whom does the spirit reveal deep truths during the last days ?
( a ) Ole ndị ka mmụọ nsọ na - esi n 'aka ha eme ka a ghọta eziokwu ndị miri emi n 'oge ikpeazụ a ?
( a ) What did Jesus do when his disciples demonstrated human weakness ?
( a ) Olee ihe Jizọs mere mgbe adịghị ike nke ndị na - eso ụzọ ya pụtara ìhè ?
( a ) Who make up " the faithful and discreet slave " ?
( a ) Olee ndị mejupụtara " ohu ahụ na - ekwesị ntụkwasị obi , nke nwekwara uche " ?
( b ) According to Exodus 14 : 13 , who is the Source of salvation ?
( b ) Dị ka Ọpụpụ 14 : 13 kwuru , ònye bụ Onye Nzọpụta anyị ?
( b ) What new feature of Jehovah 's purpose would Jesus ' disciples have to make known ?
( b ) Gịnị ka ndị na - eso ụzọ Jizọs ga - eme ka ndị mmadụ mata ?
( b ) What will political leaders do , and who may join them ?
( b ) Gịnị ka ndị ọchịchị ga - eme n 'oge ahụ , oleekwa ndị nwere ike isonyere ha ?
( b ) What question requires an answer ?
( b ) Olee ajụjụ nke e kwesịrị ịchọta azịza ya ?
( b ) What have been the results of such struggles ?
( b ) Olee ihe mbọ a ha na - agba na - akpata ?
( b ) What is one important reason why Jehovah loves Jesus ?
( b ) Olee otu ihe dị mkpa mere Jehova ji hụ Jizọs n 'anya ?
( b ) How can kindness be manifested in various avenues of the field ministry ?
( b ) Olee otú a pụrụ isi na - egosipụta obiọma n 'akụkụ dịgasị iche iche nke ozi ubi ?
( b ) How can the elders effectively train future shepherds of the congregation ?
( b ) Olee otú ndị okenye nwere ike isi na - azụ ndị ga na - elekọta ọgbakọ n 'ọdịnihu ?
( b ) What are the benefits of cultivating joy ?
( b ) Olee uru ndị anyị ga - erite ma ọ bụrụ na anyị ana - enwe ọṅụ ?
( b ) What good resulted when an Austrian Witness showed a politician honor ?
( b ) Olee uru ùgwù otu nwanna bú ̣ onye Ọstria kwanyeere otu onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị bara ?
( b ) What are some ways that we can apply the example of those with Paul ?
( b ) Olee ụzọ ụfọdụ anyị pụrụ isi tinye ihe nlereanya nke ndị ahụ ha na Pọl nọrọ n 'ọrụ ?
And the kingdom itself will not be passed on to any other people .
( Ọ bụ anyị dere okwu ụfọdụ n 'aka akwụkwọ dị iche . )
* - Genesis 19 : 6 - 8 .
* - Jenesis 19 : 6 - 8 .
* Jehovah God made his creatures free moral agents because he loves and trusts them . - See the box " Could a Perfect Creature Lose Perfection ? "
* Ihe mere Jehova Chineke ji kee ndị mmụọ ozi na ụmụ mmadụ ka ha jiri aka ha na - ekpebi ihe ha chọrọ ime bụ na ọ hụrụ ha n 'anya , obi sikwara ya ike na ha ga - eme ihe dị mma . - Gụọ igbe bú ̣ " Onye Zuru Okè Ò Nwere Ike Ịghọ Onye Na - ezughị Okè ? "
* So no one could rightly justify the indifference of these men by saying , ' They avoided the injured man because he appeared to be dead , and touching a corpse would have made them temporarily unfit to serve at the temple . '
* N 'ihi ya , ọ dịghị onye pụrụ izi ezi n 'ịgọpụrụ enweghị mmasị a ndị ikom ahụ gosipụtara site n 'ịsị , ' Ha zeere nwoke ahụ e merụrụ ahú ̣ n 'ihi na o yiri onye nwụrụ anwụ , imetụ ozu aka gaara emewo ka ha ghara ikwesị ekwesị ije ozi n 'ụlọ nsọ ruo nwa oge . '
* People in Christendom say that God is a Trinity , made up of God the Father , God the Son , and God the Holy Ghost .
* Ndị nọ na Krisendọm na - ekwu na Chineke bụ Atọ n 'Ime Otu , nke bú ̣ Chineke Nna , Chineke Ọkpara na Chineke Mmụọ Nsọ .
* Nikos frequently sent us Bible - based books and magazines , but we hardly ever opened them .
* Nikos na - ezitere anyị akwụkwọ na magazin ndị dabeere na Bible mgbe mgbe , ma ọ dịtụghị mgbe anyị sapere ha .
* However , we all react differently to alcohol .
* Otú ọ dị , otú ahú ̣ anyị si anabata mmanya abụghị otu .
- They performed for Queen Elizabeth II in Lagos in January , 1956 .
- Ha mere maka Queen Elizabeth II na Lagos na January , 956 .
" He that does the will of God remains forever , " says 1 John 2 : 17 .
1 Jọn 2 : 17 kwuru , sị : " Onye na - eme uche Chineke ga - anọgide ruo mgbe ebighị ebi . "
12 , 13 . ( a ) What are some reasons why we keep a record of our field service ?
12 , 13 . ( a ) Olee ụfọdụ n 'ime ihe ndị mere anyị ji edekọ akụkọ ozi anyị ?
17 , 18 . ( a ) What action will Jehovah soon take against his enemies ?
17 , 18 . ( a ) Gịnị ka Jehova ga - eme ndị iro ya n 'oge na - adịghị anya ?
17 : 6 ; 21 : 25 - If ' each one was accustomed to do what was right in his own eyes , ' did this foster anarchy ?
17 : 6 ; 21 : 25 - Ya bụrụ na " onye ọ bụla na - eme ihe ziri ezi n 'anya ya , " nke a ò mere ka e nwee ọgba aghara ?
2 : 24 ; Philem .
2 : 24 ; Faị .
20 , 21 . ( a ) What work is still ahead of us ?
20 , 21 . ( a ) Ọrụ dị aṅaa ka anyị ka ga - arụ ?
20 Do You See the Need to Make Spiritual Progress ?
20 Ì ̣ Ghọtara na I Kwesịrị Ịna - emekwu Nke Ọma n 'Ọgbakọ ?
24 Teach Your Children - Timothy - Ready and Willing to Serve
24 Kụziere Ụmụ Gị Ihe - Timoti - Dị Njikere , Nweekwa Mmasị Ije Ozi
28 I Dreamed of a Life on Wheels
28 Ọ Gụrụ M Agụụ Ịga Na - eme Egwuregwu n 'Ebe Dị Iche Iche
3 , 4 . ( a ) What problem do all of us face with regard to our speech ?
3 , 4 . ( a ) Nsogbu dị aṅaa ka anyị nile na - eche ihu mgbe a bịara n 'ikwu okwu ?
3 Should Youths Get Baptized ?
3 È Kwesịrị Ime Ndị Na - eto Eto Baptizim ?
30 Our Readers Ask - How Much Should I Donate ?
30 Ajụjụ Ndị Na - agụ Akwụkwọ Anyị Na - ajụ - Ego Ole Ka M Kwesịrị Inye n 'Onyinye ?
32 Questions From Readers
32 Ajụjụ Ndị Na - agụ Akwụkwọ Anyị Na - ajụ
Why Learn From ?
4 / 15
6 Children Deserve to Be Wanted and Loved
6 Ụmụaka Kwesịrị Ịbụ Ndị A Chọrọ Ma Hụ n 'Anya
7 - 9 . ( a ) What remarkable experience did Gideon have , and what was the result of it ?
7 - 9 . ( a ) Olee ihe pụrụ iche mere mgbe Gidiọn nọ n 'ebe a na - akpọ Ọfra , oleekwa uru ọ baara ya ?
Six Ways to Safeguard Health , 9 / 22
9 / 8 Gịnị Bụ Ịhụ Ihe Onwunwe n 'Anya ?
9 : 9 - What is significant about the pouring of blood at the base of the altar and the placing of it on various items ?
9 : 9 - Gịnị dị ịrịba àmà banyere ịwụsa ọbara na ntọala ebe ịchụàjà na ịtasa ya n 'ihe dị iche iche ?
Self - Examination Needed
A Chọrọ Ime Nnyocha Onwe Onye
End of preview. Expand in Data Studio

English-Igbo Parallel Dataset

This dataset contains parallel sentences in English and Igbo (Nigeria).

Dataset Information

  • Language Pair: English ↔ Igbo
  • Language Code: ibo
  • Country: Nigeria
  • Original Source: OPUS MT560 Dataset

Dataset Structure

The dataset contains parallel sentences that can be used for:

  • Machine translation training
  • Cross-lingual NLP tasks
  • Language model fine-tuning

Citation

If you use this dataset, please cite the citation guide of the original OPUS MT560 dataset.

License

This dataset is released under the Creative Commons Attribution 4.0 International License.

Downloads last month
33

Collection including michsethowusu/english-igbo_sentence-pairs_mt560