eng
stringlengths 1
645
| ibo
stringlengths 2
603
|
---|---|
1,737 congregations and 373 groups in 15 languages , including Hungarian , Romanian , Russian , Russian Sign Language , and Ukrainian
|
Ụfọdụ n 'ime asụsụ ndị ahụ bụ Họngerian , Romenian , Rọshịan , Asụsụ Ndị Ogbi nke Rọshịa , na Yukrenian
|
A remnant of them would return to rebuild Jerusalem and its temple .
|
Ụfọdụ n 'ime ha bụ Ezikiel , Daniel na ndị enyi ya atọ nọ na Babịlọn , na ụfọdụ ndị Juu ndị ọzọ a ga - adọrọ n 'agha n 'oge na - adịghị anya laa Babịlọn .
|
Among these were points regarding the Lord 's Evening Meal that the apostle Paul passed on to Christian congregations .
|
Ụfọdụ n 'ime ihe ndị ahụ bụ ihe gbasara Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị , bú ̣ ihe Pọl onyeozi nyefere ọgbakọ dị iche iche .
|
Some try to remember the bereaved on important anniversaries , such as the wedding anniversary or the date of the death .
|
Ụfọdụ na - agba mbọ icheta onye ahụ mmadụ nwụnahụrụ n 'ụbọchị ndị pụrụ iche n 'afọ , dị ka ụbọchị ncheta agbamakwụkwọ , ma ọ bụ n 'ụbọchị onye ahụ nwụnahụrụ ya .
|
But God promises that he will never allow the literal earth to be destroyed .
|
Ụfọdụ ndị na - ekwu na ihe ọ pụtara bụ na Chineke ga - ebibi ụwa a anyị bi n 'ime ya .
|
Some people have made grievous mistakes in their lives , even committing serious sins .
|
Ụfọdụ ndị nwere ihe ndị ha na - emetaghị ma ọ bụdị mmehie ndị dị oké njọ ha mere .
|
And some capable elders are carrying responsibilities that extend beyond the local congregation , so they may not be able to do as much in their congregation as formerly . - 1 / 1 , page 29 .
|
Ụfọdụ ndị okenye bú ̣ aka ochie na - ebukwa ibu ọrụ ndị ọzọ na - abụghị n 'ọgbakọ ha , n 'ihi ya , ha nwere ike ghara imeli ihe dị ukwuu n 'ọgbakọ ha dị ka ha na - emebu . - 1 / 1 , peeji nke 29 .
|
Some Italians with whom we studied left the country , and it was not possible to organize a congregation there .
|
Ụfọdụ ndị Ịtali anyị na - amụrụ Baịbụl siri n 'obodo ahụ pụọ , ọ dịghịkwa mfe ihiwe ọgbakọ n 'ebe ahụ .
|
Still , in some cultures of the South Pacific , fatness is highly valued .
|
Ụfọdụ obodo ndị dị n 'Ebe Ndịda Pacific ka ji ibu akpọrọ oké ihe .
|
Some sold homes and businesses in order to come here to serve in areas where there is a great need for Kingdom preachers .
|
Ụfọdụ rere ụlọ ha na ihe ha ji akpata eto n 'ihi na ha chọrọ ịbịa jee ozi n 'ebe a a chọsiri ndị nkwusa Alaeze ike .
|
Some brothers have likewise waited to find an appropriate mate .
|
Ụfọdụ ụmụnna nwoke echerekwala ruo mgbe ha chọtara onye ha ga - alụ .
|
Corinna relates : " At the meeting , we studied The Watchtower and sang Kingdom songs .
|
Ụgbọ okporo ígwè ahụ kwọpụrụ n 'elekere abụọ nke ime abalị .
|
Bible principles will safeguard us if we are certain to use facts from reliable sources to draw good conclusions and to make wise decisions .
|
Ụkpụrụ Baịbụl ga - abara anyị uru ma anyị chọpụta otú ihe niile si mee ma jiri ha mee mkpebi ndị dị mma .
|
The Bitonto Assembly Hall and an Italian Sign Language congregation in Rome
|
Ụlọ Mgbakọ Bitonto na ọgbakọ na - asụ Ụdị Asụsụ Ogbi Ịtali nke dị na Rom
|
The company is thus spared paying U.S . taxes - which might be as high as 35 percent - even though the " headquarters may be little more than a filing cabinet and a mailbox . "
|
Ụlọ ọrụ ahụ si otú a na - ezere ịtụ ụtụ isi nke United States - bú ̣ nke pụrụ ịdị elu ruo pasent 35 - n 'agbanyeghị na o nwere ike bụrụ na ihe dị " n 'isi ụlọ ọrụ ahụ agwụla nnọọ shelf na ebe a na - etinye akwụkwọ ozi na ihe ole na ole ndị ọzọ . "
|
This thinking is reflected in and often condoned by the media .
|
Ụlọ ọrụ mgbasa ozi na - agbasa echiche a , ọtụtụ mgbe , ha na - anabatakwa ya .
|
Food processing also uses a surprising amount of water .
|
Ụlọ ọrụ na - emepụta ihe oriri na - ejikwa ò ̣ tù ̣ tù ̣ mmiri dị ịtụnanya eme ihe .
|
European Court Upholds a Mother 's Rights
|
Ụlọikpe Europe Akwadoo Ihe Ndị Ruuru Otu Nne
|
Jehovah was - and is - the Almighty .
|
Ụmụ Izrel hụrụ na ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke nakwa na ọ na - emezu nkwa o kwere .
|
In time the sons of Israel sent tribute by his hand to Eglon the king of Moab . "
|
Ụmụ Izrel wee si n 'aka ya zigara Eglọn eze Moab onyinye ịnata ihu ọma . "
|
They are always there for me and are good examples for my children . "
|
Ụmụ m na - amụtakwa ihe n 'àgwà ọma ha . "
|
My sons and their wives have chosen this most difficult path as their career .
|
Ụmụ m na ndị nwunye ha ahọrọwo ọrụ a sikarịsiri ike dị ka ọrụ ha ga - arụ .
|
Humans are not able to understand fully how and why things happen in nature , much less control or change them .
|
Ụmụ mmadụ amachaghịdị ihe mere ihe ụfọdụ na - eme n 'ụwa ji eme nakwa otú ha si eme , ma ya fọdụzie ịkwụsị ha .
|
Humans can provide part of the solution to the problems of children , but they are clearly incapable of providing the complete solution .
|
Ụmụ mmadụ pụrụ inye ụfọdụ n 'ime ihe ngwọta nke nsogbu ụmụaka , ma o doro anya na ha apụghị inye ihe ngwọta zuru ezu .
|
Furthermore , the world is passing away and so is its desire , but he that does the will of God remains forever . "
|
Ụwa na - agabigakwa , ya na agụụ ihe ọjọọ ya : ma onye na - eme ihe Chineke na - achọ na - anọgide ruo mgbe ebighị ebi . "
|
A New Earth .
|
Ụwa Ọhụrụ .
|
The easiest and cheapest way to clear the land is by burning the natural vegetation .
|
Ụzọ kasị mfe ma dị ọnụ ala karị isi sụchaa ala bụ isu ahịhịa ndị dị n 'ala ọkụ .
|
These epidemic life - style habits fuel stress and frustration - frustration that erupts in the form of swearing , impatience , and intolerance .
|
Ụzọ ndụ a zuru ebe nile na - akpatakwu nrụgide na obi nkoropụ - obi nkoropụ nke na - apụta ìhè n 'ịkpọ iyi , enweghị ndidi , na enweghị ntachi obi .
|
The laid - back life - style , which is typical of many island cultures , makes it easy to start conversations with just about anyone .
|
Ụzọ ndụ ntụsara ahụ a na - ahụkarị n 'ọtụtụ àgwàetiti na - eme ka ọ dị mfe isoro nnọọ onye ọ bụla malite mkparịta ụka .
|
The Path That Is Rewarding
|
Ụzọ nke Na - akwụghachi Ụgwọ
|
Ways in Which Some Choose to Give
|
Ụzọ Ụfọdụ Ndị Si Ahọrọ Inye Ihe
|
It was not very quiet .
|
Ụzụ na - adị ebe ahụ .
|
What must you really want to do in order to imitate that little girl ?
|
○ Olee ihe ị ga - eme ma ọ bụrụ na ị chọrọ ime ụdị ihe nwata nwaanyị ahụ mere ?
|
● Job 's words after the total loss of his possessions and the sudden death of all his children : " Let the name of Jehovah continue to be blessed . " - Job 1 : 21 .
|
● Ihe Job kwuru mgbe ihe onwunwe ya nile funahụsịrị ya , ụmụ ya nile anwụọkwa na mberede : " Ka aha Jehova bụrụ ihe a gọziri agọzi . " - Job 1 : 21 .
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.