eng
stringlengths 1
645
| ibo
stringlengths 2
603
|
---|---|
I learned to serve our " happy God " from my mother .
|
Ọ bụ n 'aka mama m ka m mụtara ijere " Chineke bú ̣ onye obi ụtọ " ozi .
|
It was at such a feast that Jesus Christ performed his first miracle - turning water into " fine wine . "
|
Ọ bụ n 'ebe a na - eme oriri alụmdi na nwunye ka Jizọs Kraịst mere mmiri ka ọ ghọọ " mmanya dị mma . "
|
Put simply : Bad people have done bad things in the name of religion .
|
Ọ bụ n 'ihi ihe ha na - amụta n 'okpukpe ha .
|
Because , along with the spirit and the bride , we desire to keep on saying , " Come ! "
|
Ọ bụ n 'ihi na anyị nwere mmasị isoro mmụọ nsọ na nwaanyị ahụ a na - alụ ọhụrụ na - asị , " Bịa ! "
|
Complete healing of all our ills will take place only when God makes " all things new . " - Revelation 21 : 4 , 5 .
|
Ọ bụ naanị mgbe Chineke ga - eme ka ' ihe niile dị ọhụrụ ' ka ọrịa niile ga - ala . - Mkpughe 21 : 4 , 5 .
|
Only the true God can rightly bear the name Jehovah , for humans can never be sure that their plans will succeed .
|
Ọ bụ nanị ezi Chineke pụrụ izi ezi ịza aha ahụ bú ̣ Jehova , n 'ihi na ụmụ mmadụ apụghị ijide n 'aka ma ọlị na atụmatụ ha ga - aga nke ọma .
|
Few recall that he was one of the main figures in the spiritual advancement of his fellow Greeks .
|
Ọ bụ nanị mmadụ ole na ole na - echeta na o so ná ndị bú ̣ isi nyeere ndị Gris ibe ya aka ịmata Chineke .
|
The Egyptian monarchs had a monopoly on mineral extraction in the territories they controlled .
|
Ọ bụ ndị eze Ijipt nwe ihe niile a na - egwute n 'ala bú ̣ ndị a na - egwupụta n 'obodo ndị ha na - achị .
|
It is such a joy to see some of their children and even their grandchildren serving our great God , Jehovah !
|
Ọ bụ nnọọ ihe ọṅụ ịhụ ụfọdụ n 'ime ụmụ ha na ọbụna ụmụ ụmụ ha ka ha na - ejere Chineke ukwu anyị , bú ̣ Jehova ozi !
|
This was the prophet Samuel 's hometown , located some 22 miles ( 35 km ) northwest of Jerusalem . - 1 Sam .
|
Ọ bụ obodo Samuel onye amụma . Ọ dị ihe dị ka kilomita iri atọ na ise ma e si n 'ebe ugwu Jeruselem gawa ya . - 1 Sam .
|
According to custom , the right to take possession of the land would be passed to Zelophehad 's sons , but he had only daughters .
|
Ọ bụ omenala ndị Izrel na ụmụ Zelofehad ndị nwoke kwesịrị inweta ala e kenyere ezinụlọ ha , ma Zelofehad mụrụ naanị ụmụ nwaanyị .
|
A person of short stature , she walked everywhere , often far into the countryside , to conduct Bible studies .
|
Ọ bụ onye mkpụmkpụ , o ji ụkwụ gazuo ebe nile , mgbe mgbe ọ na - abanye n 'ime ime obodo , iji duzie ọmụmụ Bible .
|
It is one of 11 central wholesale markets in Tokyo that operate under the supervision of the Tokyo metropolitan government .
|
Ọ bụ otu n 'ime ahịa ùkwù 11 ndị bú ̣ isi na Tokyo , bú ̣ ndị dị n 'aka gọọmenti obodo Tokyo .
|
This is the case with ginkgo biloba , long used to enhance memory and circulation , since many pounds of leaves are needed for a single effective dose .
|
Ọ bụ otú ahụ ka ọ dị n 'ihe banyere akú ̣ kú ̣ bú ̣ ginko biloba , nke e jiworo mee ihe eri oge n 'ime ka ikike ncheta na otú ọbara si erugharị n 'ahú ̣ ka mma , ebe ọ bụ na ọ dị mkpa inweta ọtụtụ ùkwù mkpá akwụkwọ ya iji nweta ọgwụ a ga - aṅụ otu ugbo bú ̣ nke ga - arụ ọrụ nke ọma .
|
With David was started a dynasty of kings who were anointed with holy oil by the high priest .
|
Ọ bụ site na Devid ka a malitere inwe usoro ndị eze , bú ̣ ndị onyeisi nchụàjà na - ete mmanụ nsọ .
|
Thus , 1 Timothy 3 : 4 says that if you are the head of a family and are reaching out for extra privileges in the congregation , you must be a man who is " presiding over his own household in a fine manner , having children in subjection with all seriousness . "
|
Ọ bụ ya mere 1 Timoti 3 : 4 ji kwuo na ọ bụrụ na ị bụ onyeisi ezinụlọ ma chọọ inwekwu ihe ùgwù n 'ọgbakọ , i kwesịrị ịbụ nwoke nke " na - elekọta ezinụlọ ya nke ọma , onye nwere ụmụ na - edo onwe ha n 'okpuru ya , ndị na - eji ihe akpọrọ ihe . "
|
So Bedell insisted on having ministers who could speak Irish .
|
Ọ bụ ya mere Bedel ji sie ọnwụ na ndị ga - abụ ndị ụkọchukwu na dayọsis ahụ kwesịrị ịbụ ndị ma asụsụ Aịrish .
|
Hence , Peter highlighted their need for being " baptized in the name of Jesus Christ . "
|
Ọ bụ ya mere Pita ji gwasie ha ike ka e mee ha " baptizim n 'aha Jizọs Kraịst . "
|
For that reason , some of Jesus ' friends went to his tomb after the Sabbath , hoping to complete the process . - Mark 16 : 1 ; Luke 24 : 1 .
|
Ọ bụ ya mere ụfọdụ ndị enyi Jizọs ji gaa n 'ili ya mgbe ụbọchị izu ike gasịrị ka ha kwadebechaa ozu ya otú ndị Juu si eme . - Mak 16 : 1 ; Luk 24 : 1 .
|
Love was his primary motivation . - John 3 : 17 ; 13 : 34 .
|
Ọ bụ ịhụnanya mere o ji mee ihe ndị ahụ . - Jọn 3 : 17 ; 13 : 34 .
|
It was a beautiful , big , Western - style , two - story house - totally bare !
|
Ọ bụ ụlọ elu nwere okpukpu abụọ bú ̣ nke mara mma , buokwa ibu , nke a rụrụ dị ka nke ndị ebe ugwu America - o nweghị arịa ụlọ ọ bụla !
|
We do not have to endure alone .
|
Ọ bụghị naanị anyịnwa na - atachi obi .
|
Why would Jesus still be using the Hebrew Scriptures at the end of his earthly ministry if they were out - of - date ?
|
Ọ bụrụ na Akwụkwọ Nsọ Hibru abaghịzi uru , Jizọs ò ̣ gaara eji ya eme ihe ná ngwụsị ozi elu ala ya ?
|
If Jesus was , in fact , talking about the heavenly resurrection , then his words do not shed any light on whether resurrected ones on earth will be able to marry in the new world .
|
Ọ bụrụ na Jizọs na - ekwu gbasara ndị a ga - akpọlite n 'ọnwụ ka ha gaa eluigwe , ọ pụtara na ihe o kwuru egosighị ma ndị a ga - akpọlite n 'ọnwụ ka ha biri n 'ụwa hà ga - alụ di ma ọ bụ nwunye n 'ụwa ọhụrụ ma ọ bụ na ha agaghị alụ .
|
If Moses often thought about the blessings ahead for God 's people , what do you think would grow in his heart - love of prominence or love for Jehovah ?
|
Ọ bụrụ na Mozis na - echekarị banyere nkwa Chineke kwere ndị ya , gịnị ka i chere ga - eri ya obi ? Ò ̣ bụ ịbụ onye a ma ama , ka ò ̣ bụ ịhụ Jehova n 'anya ?
|
If left unchecked , what starts as casual viewing of pornography can eventually lead to an escalation to more hard - core , aberrant material .
|
Ọ bụrụ na a chịkwaghị ya , ihe na - amalite dị ka igwuru anya n 'ihe ndị na - akpali agụụ mmekọahụ pụrụ imesị duga n 'ikiri ihe ndị jọgburu onwe ha na - akpali agụụ mmekọahụ , bú ̣ ndị a na - ezoghị ihe ọ bụla na ha .
|
If tempted to commit immorality , we will firmly resist .
|
Ọ bụrụ na a nwaa anyị ime omume rụrụ arụ , anyị ga - eguzogidesi ọnwụnwa ahụ ike .
|
If none of these avenues are open , the elders could determine if the individual qualifies for assistance from the congregation .
|
Ọ bụrụ na a pụghị inyere ya aka site n 'ụzọ ndị a , ndị okenye pụrụ ikpebi ma onye dị otú ahụ ò ruru eru ka ọgbakọ nyere ya aka .
|
If such goals could be achieved , it would be most beneficial .
|
Ọ bụrụ na a pụrụ iru ihe mgbaru ọsọ ndị dị otú ahụ , ọ ga - aba uru dị ukwuu .
|
If extended with love , an unexpected invitation can be the start of a completely changed relationship .
|
Ọ bụrụ na anyị akpọọ mmadụ ka ọ bịa na nke anyị mgbe ọ na - atụghị anya ya maka na anyị hụrụ ya n 'anya , o nwere ike ime ka anyị na ya malite ịdị ná mma .
|
Such a course would amount to saying that we do not value or appreciate the ransom at all .
|
Ọ bụrụ na anyị ana - ebi ụdị ndụ a , ihe anyị na - ekwu bụ na anyị enweghị ekele maka àjà ahụ a chụrụ iji gbapụta anyị .
|
If we keep our dedication vow to Jehovah in mind day by day , we will be firmly determined to turn away from what is worthless . - Prov . 1 : 5 ; 19 : 20 .
|
Ọ bụrụ na anyị ana - echeta kwa ụbọchị nkwa anyị kwere Jehova mgbe anyị raara onwe anyị nye ya , anyị ga - ekpebisi ike na o nweghị ihe ga - eme ka anyị lee ihe na - abaghị uru anya . - Ilu 1 : 5 ; 19 : 20 .
|
It would be difficult to enumerate all the blessings that result from accepting divine discipline and from imitating Jehovah and Jesus when disciplining others .
|
Ọ bụrụ na anyị anabata aka ná ntị Jehova na - adọ anyị ma ṅomie otú ya na Jizọs si adọ anyị aka ná ntị , ha ga - agọzi anyị mmaji kwuru mmaji .
|
If we are to maintain our sense of urgency , we need to fight the urge to enjoy more of what life offers .
|
Ọ bụrụ na anyị chọrọ iji ịnụ ọkụ n 'obi na - ejere Chineke ozi , anyị kwesịrị ịgbalịsi ike zere ihe ọ bụla ga - eme ka uche anyị pụọ n 'ozi ọma anyị na - ekwusa .
|
If we are pure in heart , what we say and do will have the mark of purity , and there will be nothing hypocritical about our service to Jehovah .
|
Ọ bụrụ na anyị dị ọcha n 'obi , ihe anyị na - ekwu na ihe anyị na - eme ga - adị ọcha , anyị agaghịkwa na - ejere Jehova ozi naanị iji mezuo iwu .
|
The love we show for others draws people to our heavenly Father .
|
Ọ bụrụ na anyị egosi ndị ọzọ na anyị hụrụ ha n 'anya , o nwere ike ime ka ha chọọ ịmata Nna anyị nke eluigwe .
|
If we read his Word daily , study it regularly , and meditate on what we read , we will experience growth in our powers of perception .
|
Ọ bụrụ na anyị na - agụ Okwu ya kwa ụbọchị , na - amụchi ya anya ma na - atụgharị uche n 'ihe ndị anyị na - agụ , anyị ga - ahụ na ikike nghọta anyị ga - akawanye mma .
|
Our having been baptized in the name of the holy spirit involves recognizing its role in our life and gratefully cooperating with that spirit .
|
Ọ bụrụ na e mee anyị baptizim n 'aha nke mmụọ nsọ , anyị ga - amata ọrụ mmụọ nsọ na - arụ ná ndụ anyị , anyị ga - ejikwa obi ụtọ na - erubere ya isi .
|
If you do not yet have a colporteur or a pioneer in your family line , why not work on starting your own family tradition ?
|
Ọ bụrụ na e nwebeghị onye kọpọtụa ma ọ bụ onye ọsụ ụzọ n 'ezinụlọ unu , ó ̣ gaghị adị mma ka ị malite ya ?
|
If you are an immigrant parent , how can you give your children the best possible opportunity to become spiritual children who " go on walking in the truth " ?
|
Ọ bụrụ na gị na ụmụ gị bi ná mba ọzọ , olee otú kacha mma ị ga - esi nyere ha aka ka ha hụ Jehova n 'anya ma " na - eje ije n 'eziokwu ahụ " ?
|
Afterward , the people could harvest their crops .
|
Ọ bụrụ na ha emechaa nke a , ha nweziri ike ịga wee ihe ndị ha kụrụ n 'ubi .
|
Jehovah considers it " beauty " on your part " to overlook an offense . "
|
Ọ bụrụ na i ' leghara mmejọ anya , ' ọ ga - amagbu onwe ya n 'anya Jehova .
|
If you feel victimized by a system that seems burdensome , unfair , and overly complex , just how should you view the paying of taxes ?
|
Ọ bụrụ na i chere na usoro ụtụ isi bụụrụ gị ibu arọ , bụrụ nke a na - ana n 'ụzọ na - ezighị ezi , na nke dị nnọọ mgbagwoju anya , olee nnọọ otú i kwesịrị isi na - ele ịtụ ụtụ isi anya ?
|
Your faithfully worshipping Jehovah can help you to do the same .
|
Ọ bụrụ na i jiri obi gị niile na - efe Jehova , ọ ga - eme ka ị kwụsị ịna - echegbu onwe gị .
|
If you decide to own a mobile phone , be determined to control it and not let it control you .
|
Ọ bụrụ na i kpebie inweta fon a na - eji agagharị agagharị , kpebisie ike ịchịkwa ya achịkwa , ọ bụghị ikwe ka ọ chịkwaa gị .
|
By taking the time to find the Bible 's answer to such vital questions , you too may come to be convinced that there is a God who is , in fact , " not far off from each one of us . " - Acts 17 : 27 .
|
Ọ bụrụ na i wepụta oge chọpụta otú Baịbụl si zaa ajụjụ ndị ahụ dị mkpa , o nwekwara ike ido gị anya na e nwere Chineke , bú ̣ onye ' na - anọghị nnọọ n 'ebe dị anya n 'ebe onye ọ bụla n 'ime anyị nọ . ' - Ọrụ 17 : 27 .
|
By being attentive to the signs and responding to them , parents and other caring adults may " speak consolingly to the depressed souls " and prove to be like a place of refuge for young ones . - 1 Thessalonians 5 : 14 .
|
Ọ bụrụ na ndị nne na nna na ndị ọzọ toro eto na - eche banyere ndị na - eto eto elezie anya iji hụ ihe mgbaàmà ndị na - egosi na ndị a na - eto eto chọrọ igbu onwe ha ma mee ihe banyere ha , ha nwere ike ' ịgụgụ mkpụrụ obi dara mbà ' ma bụụrụ ndị na - eto eto ebe mgbaba . - 1 Ndị Tesalonaịka 5 : 14 .
|
If it struck without warning , you may feel a crushing fear .
|
Ọ bụrụ na o jide gị na mberede , nnukwu egwu nwere ike ịtụ gị .
|
If there is some truth to what was said , try to learn from it .
|
Ọ bụrụ na o nwetụrụ otú o si bụrụ eziokwu , gbalịa ịmụta ihe na ya .
|
Put yourself in your spouse 's position , and try to understand how your words make him or her feel .
|
Ọ bụrụ na obi agaghị adị gị mma , marakwa na ọ gaghị adị yanwa .
|
If not , you are in good company !
|
Ọ bụrụ na obi erughị gị ala , mara na ọ bụghị naanị gị !
|
To exercise his headship in imitation of Christ , a husband must learn to think of himself as a shepherd and of those under his care as sheep .
|
Ọ bụrụ na onye bú ̣ di chọrọ ịna - edu ndú ka Kraịst , o kwesịrị ịna - ewere onwe ya ka onye ọzụzụ atụrụ , werekwa ndị ọ na - elekọta ka atụrụ .
|
If a well - behaved youth suddenly begins shoplifting , parents might take emotional trouble into account .
|
Ọ bụrụ na onye na - eto eto nke e ji àgwà ọma mara amalite ime aka ntụtụ , ndị mụrụ ya pụrụ ime nchọpụta iji mara ma ò ̣ dara mbà n 'obi .
|
If you wish to please God and live a happier life , you should know how God feels about pornography .
|
Ọ bụrụ na ị chọrọ ka obi dị ma Chineke ma gịnwa ụtọ , i kwesịrị ịma otú Chineke si were ile ndị gba ọtọ .
|
Think of it this way : How good could you become at a sport - and how much would you enjoy it - if you showed up for practice only occasionally ?
|
Ọ bụrụ na ị chọrọ ịma agba bọl nke ọma , chọọkwa ka ọ na - atọ gị ụtọ , ị ga na - aga amụ ya ụbọchị ọ bụla a na - akụzi ya .
|
For a discussion of Bible principles related to employment questions , see The Watchtower of April 15 , 1999 , pages 28 - 30 .
|
Ọ bụrụ na ị chọrọ ịma ajụjụ ụfọdụ i kwesịrị ịjụ onwe gị mgbe ị na - achọ ọrụ ị ga - arụ , gụọ Ụlọ Nche April 15 , 1999 , peeji nke 28 - 30 .
|
To find out more about why God allows suffering and what he will do about it , see chapter 11 of the book What Does the Bible Really Teach ?
|
Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu ihe mere Chineke ji kwe ka ndị mmadụ na - ata ahụhụ na ihe ọ ga - eme ka ahụhụ kwụsị , gụọ isi nke 11 nke akwụkwọ bú ̣ Gịnị n 'Ezie Ka Bible Na - akụzi ?
|
If you stumble , so to speak , get up and move forward - even if that means asking the local elders for help .
|
Ọ bụrụ na ị daa , bilie gawakwa , ọ bụrụgodị na ị ga - agwa ndị okenye ka ha nyere gị aka .
|
If you would like to learn more about how Bible principles can really help you , kindly consider the next article .
|
Ọ bụrụ na ị ga - achọ ịmụtakwu banyere otú ụkpụrụ Bible pụrụ isi nyere gị aka n 'ezie , biko tụlee isiokwu na - esonụ .
|
If you are currently engaging in telephone sex , why not get some help ?
|
Ọ bụrụ na ị ka na - esi na telifon akpali agụụ mmekọahụ , gịnị ma ị chọọ enyemaka ụfọdụ ?
|
If you think the worst , your words and actions will likely reveal it .
|
Ọ bụrụ na ị na - eche ihe dị nnọọ njọ , o yikarịrị ka okwu na omume gị hà ga - egosipụta ya .
|
If you have access to the Internet , what dangers should you be aware of ?
|
Ọ bụrụ na ị na - eji Intanet eme ihe , olee nsogbu ndị ọ na - akpata bú ̣ ndị i kwesịrị ịma banyere ha ?
|
If you are presently living in a foster home or have been adopted into a family , negative thoughts might assail you at times .
|
Ọ bụrụ na ọ bụ onye ọzọ kpọghaara gị na - azụ ugbu a , ma ọ bụkwanụ ị bụrụ onye otu ezinụlọ kuchiri , ị pụrụ ịdị na - enwe echiche ndị na - ezighị ezi mgbe ụfọdụ .
|
If adjustments in your thinking or feelings are needed , do not hesitate to make them .
|
Ọ bụrụ na ọ dị mkpa ka i meziwanye ụzọ isi eche echiche na mmetụta ndị ị na - enwe , alala azụ ime ha .
|
If talking about sexting will be awkward for you or your teen , you might try this approach :
|
Ọ bụrụ na ọ ga - anyị gị arọ n 'ọnụ ịgwa nwa gị banyere iji ekwentị ezipụ ozi iberiibe , i nwere ike ime ihe ndị a :
|
He will experience the joy that comes from seeing how brothers and sisters in the congregation benefit from the service he renders .
|
Ọ bụrụ na ọ hụ otú ọrụ ahụ si abara ụmụnna uru , ọ ga - eme ka obi dị ya ụtọ maka na ọ na - ejere ndị ọzọ ozi .
|
If some in your territory refuse to listen to anyone who does not have certain university degrees or titles , do not let their attitude discourage you .
|
Ọ bụrụ na ụfọdụ ndị nọ n 'ókèala gị na - ajụ ige onye ọ bụla na - enweghị akara ugo mmụta ụfọdụ nke mahadum ma ọ bụ onye na - echighị echichi ntị , ekwela ka àgwà ha kụda gị mmụọ .
|
Even if some suggestions offered by another Witness may seem impractical , the elders ought to appreciate the concern shown .
|
Ọ bụrụgodị na aro Onyeàmà ọzọ tụrụ pụrụ iyi ihe na - agaghị agazi agazi , ndị okenye kwesịrị inwe ekele maka nchegbu o gosiri .
|
Even if a father is no longer married to his children 's mother , it is good for his children 's relationship with their mother if he treats her in a respectful and dignified manner .
|
Ọ bụrụgodị na nwoke agbaa nwunye ya alụkwaghịm , ụmụ ya ka ga na - asọpụrụ mama ha ma ọ bụrụ na papa ha na - akwanyere ya ùgwù . Ha na ya ka ga - adịkwa ná mma .
|
And if you do good to those doing good to you , really of what credit is it to you ?
|
Ọ bụrụkwa ndị na - emere unu ihe ọma ka unu na - emere ihe ọma , uru gịnị ka ọ baara unu n 'ezie ?
|
We helped the driver get his car out of that trouble - and several times thereafter - as we progressed toward Khayyr along roads that had been plowed through the deep snow .
|
Ọ bụzi mgbe chi bọchara ka m chọpụtara na ebe ahụ anyị gbara a sị na ọ bụ ụzọ bụ osimiri ndị kpụkọrọ akpụkọ .
|
After his Thousand Year Reign , Jesus will hand over his Kingdom to Jehovah so that " God may be all things to everyone . " - 1 Cor .
|
Ọ chịchaa Ọchịchị Puku Afọ ya , ọ ga - ewerezi Alaeze ya nyefee Jehova , ka " Chineke wee bụrụ ihe niile n 'ebe onye ọ bụla nọ . " - 1 Kọr .
|
He wants us to treat them with respect and obey them except when they want us to do something that he commands us not to do
|
Ọ chọrọ ka anyị na - akwanyere ha ùgwù , na - erubekwara ha isi , ọ gwụkwala ma hà chọrọ ka anyị mee ihe ọ sịrị anyị emela
|
He wants you to be happy .
|
Ọ chọrọ ka obi na - adị gị ụtọ .
|
That huge project would require the cooperation of his ever - growing family .
|
Ọ chọrọ ka ụmụ Adam niile gbakọta aka mee ka ụwa ghọọ Paradaịs .
|
It took faith to believe that the God of Israel would notice her , a foreign widow .
|
Ọ chọrọ okwukwe n 'aka ya iji kwere na Chineke Izrel ga - ahụ ya , bú ̣ nwanyị ala ọzọ di ya nwụrụ .
|
She wanted to move into a new home that was free of objects having to do with pagan worship .
|
Ọ chọrọ ịkwaga n 'ebe obibi ọhụrụ bú ̣ ebe ihe ndị ha na ikpere arụsị nwere njikọ , na - adịghị .
|
He was about to send me back to bed when the visitor said , " Why don 't you let Elva sit in ? "
|
Ọ chọwala ịsị m gaa hie ụra mgbe onye ahụ na - amụrụ ya Baịbụl gwara ya , sị : " Hapụnụ Elva ka ọ bịa gere ihe anyị na - ekwu . "
|
Christians in Ephesus needed to reawaken their love for God and for the truth .
|
Ọ dị Ndị Kraịst nọ n 'Efesọs mkpa inweghachi ịhụnanya mbụ ahụ ha nwere n 'ebe Chineke nọ na n 'ebe eziokwu ahụ dị .
|
By being together , the Israelites benefited greatly from the good influence of others who worshipped Jehovah .
|
Ọ dị ka mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ , bú ̣ nke na - esi ísì ụtọ na nke na - eme ka ahú ̣ jụọ mmadụ oyi .
|
This gave me hope and consoled me greatly .
|
Ọ dị ka onye nọ n 'ụra .
|
Farsightedness is needed .
|
Ọ dị mkpa ilepụ anya n 'ihu .
|
Some older ones and their families wisely collect information ahead of time about care options - such as the practicality of a parent living with a son or a daughter , making use of assisted living facilities , or taking advantage of other possibilities available locally .
|
Ọ dị mma ka onye agadi na ndị ezinụlọ ya kparịta ụzọ dị iche iche e nwere ike isi lekọta ya tupu nsogbu abịa . Dị ka ihe atụ , ha nwere ike ikpebi ma ò ̣ ga - ebi na nke nwa ya , ma à ga - akpọga ya n 'ebe a na - elekọta ndị agadi , ma ọ bụkwanụ kpọtara ya onye ga na - elekọta ya .
|
Sadly , much sexual abuse occurs right within the confines of the family .
|
Ọ dị mwute na ebe a kasị emetọ ụmụaka bụ n 'ime ezinụlọ ha .
|
There is no direct statement in the Bible concerning the month or day of Jesus ' birth .
|
Ọ dịghị ebe Baịbụl kwuru ọnwa ma ọ bụ ụbọchị a mụrụ Jizọs .
|
Seldom do we lose sleep over whether they were wise or unwise .
|
Ọ dịghị echukarị anyị ụra ma hà bụ ndị amamihe dị na ha ma ọ bụ na ha abụghị .
|
Never did he assume a superior attitude toward those whom he served or cause them to feel inferior .
|
Ọ dịghị mgbe o buliri onwe ya elu karịa ndị o jeere ozi ma ọ bụ mee ka ha yie ndị dị ala .
|
Not so on September 21 , 1999 .
|
Ọ dịghị otú ahụ na September 21 , 1999 .
|
We cannot possibly answer all the questions God asked him .
|
Ọ dịghị otú anyị ga - esi zalie ajụjụ nile ahụ Chineke jụrụ ya .
|
He has always urged his people : " Hate what is bad , and love what is good . "
|
Ọ dịla anya ọ gbawara ndị ya ume , sị : " Kpọọnụ ihe ọjọọ asị , hụnụ ezi ihe n 'anya . "
|
We stand at the threshold of the promised new world .
|
Ọ fọrọ obere ka anyị banye n 'ụwa ọhụrụ ahụ Chineke kwere anyị ná nkwa .
|
After working the night shift , one Witness spent the day with Daniel so that Valerie could get some sleep .
|
Ọ fọrọ obere ka ọ nọruo izu atọ n 'ebe ahụ .
|
Saul must have been emboldened by what he saw , perhaps viewing Stephen 's execution as deserved punishment .
|
Ọ ga - abụ na nke a mere ka o chee na ihe ọ na - eme ziri ezi , ikekwe na - eche na Stivin kwesịrị ọnwụ .
|
The king must have valued Nathan 's opinion as a friend and as a man who had Jehovah 's spirit . - 2 Sam .
|
Ọ ga - abụrịrị na Devid ejighị ihe Netan gwara ya gwuo egwu n 'ihi na Netan bụ enyi ya , bụrụkwa onye nwere mmụọ nsọ Jehova . - 2 Sam .
|
Why not establish a modest routine of regular exercise ?
|
Ọ ga - adị mma ma ị malite ịdị na - emega ahú ̣ mgbe nile ruo n 'ókè kwesịrị ekwesị .
|
Would it not be easier for the wife to respect her husband when she sees that he manifests humility and gives sincere consideration to her likes and dislikes rather than being concerned only about his own preferences ?
|
Ọ ga - adịrị nwaanyị ahụ mfe ịkwanyere di ya ùgwù ma ọ bụrụ na ọ chọpụta na di ya dị umeala n 'obi ma na - echebara ihe ndị na - amasị nwunye ya echiche kama iche naanị banyere onwe ya .
|
We are far better off without it . - Romans 1 : 28 - 30 .
|
Ọ ga - akara anyị nnọọ mma izere ya . - Ndị Rom 1 : 28 - 30 .
|
When God becomes " all things to everyone " - what a glorious time that will be !
|
Ọ ga - amagbu nnọọ onwe ya mgbe Chineke ghọrọ " ihe nile n 'ebe onye ọ bụla nọ " !
|
This can help us to make the necessary adjustments in order to remain in Jehovah 's love .
|
Ọ ga - eme ka anyị nwee ike ịgbanwe àgwà anyị iji nọgide n 'ịhụnanya Jehova .
|
It will nurture in you essential qualities , such as humility , perseverance , industriousness , and genuine love for fellow Christians .
|
Ọ ga - eme ka i nwee àgwà ndị dị oké mkpa ndị dị ka ịdị umeala n 'obi , ịnọgidesi ike n 'ihe , ịdị uchu , na iji obi dum hụ ndị kwere ekwe ibe gị n 'anya .
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.