eng
stringlengths 1
645
| ibo
stringlengths 2
603
|
---|---|
Well , he would do that another time . . . perhaps !
|
Ọ ga - eme nke ahụ n 'oge ọzọ . . . ma eleghị anya !
|
With Jehovah 's backing , we may also help to save those who listen to us .
|
Ọ ga - emekwa ka obi sikwuo anyị ike na anyị ga - abanye n 'ụwa ọhụrụ ahụ anyị na - atụ anya ya .
|
He will regularly dig deeply into its contents , realizing that " solid food belongs to mature people . "
|
Ọ ga na - agụchi ya anya iji mata eziokwu ndị gbara ọkpụrụkpụ n 'ihi na ọ ma na " nri siri ike dịịrị ndị tozuru okè . "
|
My life would be so much better if I didn 't have to work ! '
|
Ọ gaakwaranụ akara m mma ma á sị na m na - arụ obere ọrụ na - enye m ezigbo ego . '
|
Then he approached the dead girl and took hold of her hand , and she " got up . "
|
Ọ garuziri nwata nwanyị ahụ nwụrụ anwụ nso ma jide ya aka , o wee " bilie . "
|
It sets the record straight . "
|
Ọ gbaziri echiche na - ezighị ezi e nwere banyere ha . "
|
He had to get to know Jehovah for himself , and he did .
|
Ọ ghaghị ịmara Jehova n 'onwe ya , o mekwara nke ahụ .
|
He also realized that Jehovah is a loving God who would have a yearning to resurrect him .
|
Ọ ghọtakwara na ọ bụrụ na ya anwụọ , na ọ ga - agụsi Jehova agụụ ike ịkpọlite ya n 'ọnwụ n 'ihi na Chineke hụrụ ya n 'anya .
|
Not only does the Bible give reasons to look forward to the end but it also acknowledges the frustration that can set in if the end seems to be overdue .
|
Ọ gwakwara anyị na ụfọdụ ndị nwere ike ịda mbà n 'obi n 'ihi na ha chere na ọgwụgwụ ụwa ekweghị abịa abịa .
|
He told the Roman Governor Pontius Pilate : ' I have come into the world to bear witness to the truth . '
|
Ọ gwara Gọvanọ Pọntiọs Paịlet nke Rom , sị : ' Abịawo m n 'ụwa iji gbaara eziokwu ahụ àmà . '
|
He said to Jehovah : " Your words were found , and I proceeded to eat them ; and your word becomes to me the exultation and the rejoicing of my heart ; for your name has been called upon me , O Jehovah . "
|
Ọ gwara Jehova , sị : " A chọpụtawo okwu Gị , m wee rie ha ; okwu Gị wee ghọọrọ m ihe obi ụtọ na ọṅụ obi m : n 'ihi na a kpọkwasịwo m aha Gị , Jehova , Chineke nke usuu nile nke ndị agha . "
|
He extended the invitation : " Come to me , all you who are toiling and loaded down , and I will refresh you . "
|
Ọ gwara ha , sị : " Bịakwutenụ m , unu nile ndị na - adọgbu onwe ha n 'ọrụ na ndị a na - ebogbu n 'ibu , m ga - emekwa ka unu nwee ume ọhụrụ . "
|
It includes acceptance of and strict adherence to God 's moral standards and a desire to live by what God says is right or wrong .
|
Ọ gụnyere ịnakwere ụkpụrụ omume nke Chineke setịpụrụ na ịgbasochi ya anya nakwa ọchịchọ nke ime ihe ndị Chineke sị na ha ziri ezi na ịghara ime ndị nke ọ sị na ha ezighị ezi .
|
He just let me go and never called me in again . "
|
Ọ hapụrụ m ka m lawa , o nwekwaghị mgbe ọzọ ọ kpọrọ m ka m bịa n 'isi ụlọ ọrụ ha . "
|
I learned that depressed people say many things they do not mean .
|
Ọ hụrụ ndị ọzọ n 'anya , nwee obiọma , na - emesapụkwa aka .
|
According to the Bible record , he spoke more about the Kingdom than about any other subject - referring to it more than 100 times during his ministry .
|
Ọ kpọrọ Alaeze Chineke aha ihe karịrị otu narị ugboro mgbe ọ na - ekwusa ozi ọma .
|
She relates : " I find it hard to talk about my feelings , and I always try to keep a stiff upper lip .
|
Ọ kọrọ , sị : " Ọ na - esiri m ike ịgwa mmadụ otú obi dị m , m na - agbalịkwa mgbe niile ime ka ò ̣ bụ na mụ enweghị nsogbu .
|
It taught me that we have so many opportunities to talk about Jehovah . "
|
Ọ kụziiri m na anyị nwere nnọọ ọtụtụ ohere ikwu okwu banyere Jehova . "
|
He knew that God can accurately assess our deepest inclinations and give us help when we need it .
|
Ọ maara na Chineke nwere ike ịma nnọọ ihe ndị dị anyị n 'obi ma nyere anyị aka mgbe anyị chọrọ enyemaka .
|
He began complaining , saying : " Woe , now , to me , for Jehovah has added grief to my pain !
|
Ọ malitere ime mkpesa , na - asị : " Ahụhụ na - adịrị m !
|
Therefore , encourage your children to " widen out " in their affections by including elderly relatives .
|
Ọ na - adị ụfọdụ ụmụaka ka ò ̣ bụ na o nweghị ihe jikọrọ ha na nne na nna ha ochie ma ọ bụkwanụ ndị ikwu ha .
|
She loved to approach people on the street with the good news from the Bible .
|
Ọ na - amasị ya iji ozi ọma ahụ sitere na Bible ejekwuru ndị mmadụ n 'okporo ámá .
|
We thrill at reading the descriptions of Jehovah 's heavenly arrangement written by Isaiah , Ezekiel , and Daniel and in John 's Revelation account .
|
Ọ na - atọ anyị ụtọ ịgụ banyere ha n 'akwụkwọ Aịzaya , Ezikiel , Daniel nakwa n 'akwụkwọ Mkpughe .
|
Our heavenly Father delivers us from what might be viewed as raging torrents of this wicked world and from its ruler , Satan .
|
Ọ na - echebe anyị ka anyị ghara ịba ná nsogbu n 'ụwa ọjọọ a nakwa ka Setan bú ̣ onye na - achị ụwa ghara inweta anyị .
|
She also spends from two to three hours preparing for them . - Ephesians 5 : 15 , 16 .
|
Ọ na - ejikwa awa abụọ ruo atọ akwadebe maka ha . - Ndị Efesọs 5 : 15 , 16 .
|
She says : " I have recently resolved to do better .
|
Ọ na - ekwu , sị : " N 'oge na - adịbeghị anya , ekpebiri m ime nke ọma karị .
|
He states : " Happy are those " who ( 1 ) are conscious of their spiritual need , ( 2 ) mourn , ( 3 ) are mild - tempered , ( 4 ) hunger and thirst for righteousness , ( 5 ) are merciful , ( 6 ) are pure in heart , ( 7 ) are peaceable , ( 8 ) are persecuted for righteousness ' sake , and ( 9 ) are reproached and persecuted for his sake . - Matthew 5 : 3 - 11 .
|
Ọ na - ekwu , sị : " Obi ụtọ na - adịrị " ndị ( 1 ) maara mkpa nke ime mmụọ ha , ( 2 ) na - eru újú , ( 3 ) dị nwayọọ n 'obi , ( 4 ) agụụ na - agụ , ndị akpịrị na - akpọkwa nkụ maka ezi omume , ( 5 ) na - eme ebere , ( 6 ) dị ọcha n 'obi , ( 7 ) na - eme udo , ( 8 ) a kpagbuworo n 'ihi ezi omume , na ( 9 ) ndị a na - akọcha ma na - akpagbu n 'ihi Jizọs . - Matiu 5 : 3 - 11 .
|
He focuses on " the man we are inside " - our spiritual condition - rather than on our physical limitations .
|
Ọ na - elekwasị anya ná " mmadụ anyị bụ n 'ime ahú ̣ " - ọnọdụ ime mmụọ anyị - kama ilekwasị anya n 'adịghị ike elu ahú ̣ anyị .
|
It brings relief and joy to many .
|
Ọ na - ewetara ọtụtụ mmadụ ahụ efe na ọṅụ .
|
She keeps close to her heart advice that her mother gave her , " Vern will be kept quite busy in the truth , and you are going to have to learn to share him with others . "
|
Ọ naghị echefu ndụmọdụ mama ya nyere ya . Ọ gwara ya , sị : " Vern ga na - arụ ọtụtụ ọrụ n 'ọgbakọ Jehova , ọ bụghị naanị gị ga - enwe ya . "
|
Would he always be able to provide for his own ?
|
Ọ nọ na - eche ma yanwa , bú ̣ ọkwá nkà ọ na - enweghị otú ọ hà ya , ya ga - echebelikwa ndị ezinụlọ ya ka aka ghara ịkpara ha ?
|
This latter expression may have been fulfilled during the Maccabean period when the Jews under the family of the Maccabees expelled their enemies from the Promised Land and rededicated the temple , which had been defiled .
|
Ọ pụrụ ịbụ na okwu nke ikpeazụ a mezuru n 'oge ndị Maccabee bú ̣ mgbe ndị Juu , n 'okpuru nduzi nke ezinụlọ Maccabee , chụpụrụ ndị iro ha n 'Ala Nkwa ahụ ma raraghachi ụlọ nsọ ahụ e merụworo nye .
|
You may at present be suffering the physical consequences of Adam 's rebellion , perhaps in the form of ill health .
|
Ọ pụrụ ịbụ na ị na - ata ahụhụ ugbu a n 'ụzọ anụ ahú ̣ n 'ihi nnupụisi Adam , ikekwe na - arịa ọrịa .
|
Some battered women may need to seek assistance from the authorities .
|
Ọ pụrụ ịdị ụfọdụ ndị inyom a na - eti ihe mkpa ịchọ enyemaka n 'aka ndị ọchịchị .
|
Forgiveness does not require that you minimize the wrong or pretend it never occurred .
|
Ọ pụtaghị ime ka ihe e mere gị adịghị njọ ma ọ bụ mee ka o nweghị ihe merenụ .
|
It also includes what he causes to happen with regard to his creation and the accomplishment of his purpose . "
|
Ọ pụtakwara na ọ na - eme ka ihe mee ma a bịa n 'okwu gbasara ike ihe na imezu uche ya . "
|
That included being sustained " on his sickbed . "
|
Ọ pụtara na ọ ga - akwado ya ' n 'ute ọrịa ya . '
|
" O Jehovah of armies , " she begs , " if you will without fail look upon the affliction of your slave girl and actually remember me , and you will not forget your slave girl and actually give to your slave girl a male offspring , I will give him to Jehovah all the days of his life , and no razor will come upon his head . " - 1 Samuel 1 : 11 .
|
Ọ rịọrọ , sị : " Jehova nke usuu nile nke ndị agha , ọ bụrụ na I lekwasị anya n 'ezie ná mweda n 'ala nke ohu Gị nwanyị , ọ bụrụ na I cheta m , ghara ichezọ ohu Gị nwanyị , wee nye ohu Gị nwanyị nwa nwoke , m ga - enyekwa ya Jehova ụbọchị ndụ ya nile , agụba agaghị agakwa n 'elu isi ya . " - 1 Samuel 1 : 11 .
|
Stressing the need to have tight control over what we allow ourselves to think about , Paul stated : " We are overturning reasonings and every lofty thing raised up against the knowledge of God ; and we are bringing every thought into captivity to make it obedient to the Christ . "
|
Ọ sịrị : " Anyị na - akụghasị echiche na - ezighị ezi na ihe ọ bụla dị elu nke na - emegide ihe ọmụma Chineke ; anyị na - emerikwa echiche ọ bụla iji mee ka ọ na - erubere Kraịst isi . "
|
The book The Case for Marriage reports the encouraging results of one study , stating : " The truth is shocking : 86 percent of unhappily married people who stick it out find that , five years later , their marriages are happier . "
|
Ọ sịrị : " Ihe a chọpụtara tụrụ onye ọ bụla n 'anya : E kee ndị di na nwunye na - enwe nsogbu ụzọ ise , ihe dị ka ụzọ anọ n 'ime ha ndị na - agbasaghị n 'oge ahụ ha nwere nsogbu chọpụtara na ka afọ ise gachara , alụmdi na nwunye ha bịara ka mma . "
|
She encouraged us children always to be respectful to him .
|
Ọ sịrị : " Ọ gwara anyị bú ̣ ụmụaka ka anyị na - asọpụrụ papa anyị mgbe niile .
|
He said : " Congregate the people . . . in order that they may listen and in order that they may learn , as they must fear Jehovah your God and take care to carry out all the words of this law . And their sons who have not known should listen , and they must learn to fear Jehovah . " - Deuteronomy 31 : 12 , 13 .
|
Ọ sịrị : ' Kpọkọta ndị Izrel ka ha wee nụ , ka ha wee mụtakwa , wee tụọ egwu Jehova , bú ̣ Chineke unu , leziekwa anya ime okwu nile nke iwu a ; ụmụ ha , ndị na - amaghị , ga - anụkwa , wee mụta ịtụ egwu Jehova . ' - Deuterọnọmi 31 : 12 , 13 .
|
" Her mouth she has opened in wisdom , " he was informed , " and the law of loving - kindness is upon her tongue . "
|
Ọ sịrị ya : " O meghewo ọnụ ya n 'amamihe , iwu obiọma [ ma ọ bụ ịhụnanya na - adịgide adịgide ] dịkwa n 'ire ya . "
|
JEHOVAH 'S only - begotten Son was present .
|
ỌKPARA Jehova mụrụ nanị ya nọ ya .
|
The psalmist exclaimed : " How many your works are , O Jehovah !
|
Ọbụ abụ ahụ tiri mkpu , sị : " Lee ka ọrụ Gị si baa ụba nke ukwuu , Jehova !
|
If errors were what you watch , O Jah , O Jehovah , who could stand ?
|
Ọbụ abụ bụrụ , sị : " Ọ bụrụ na Ị rịba ajọ omume nile ama , Jaa , Onyenwe anyị , ònye ga - eguzo ?
|
The curse of Jehovah is on the house of the wicked one , but the abiding place of the righteous ones he blesses .
|
Ọbụbụ ọnụ Jehova dị n 'ụlọ onye na - emebi iwu ; ma ebe obibi ndị ezi omume ka Ọ na - agọzi .
|
Even in concentration camps , they kept on caring for fellow humans , sharing their food , though scarce , with starving Jews and non - Jews alike .
|
Ọbụna n 'ogige ịta ahụhụ dị iche iche , ha nọgidere na - echebara ụmụ mmadụ ibe ha echiche , soro ndị Juu na ndị na - abụghị ndị Juu agụụ na - agụgbu na - ekerịta ihe oriri ha , n 'agbanyeghị na o highị nne .
|
Even in a situation like the one in Sardis , there may be a few who ' do not defile their outer garments and who can walk with Christ in white ones because they are worthy . '
|
Ọbụna n 'ọnọdụ yiri nke ahụ dị na Sadis , a pụrụ inwe mmadụ ole na ole bú ̣ ndị ' na - emerụghị uwe elu ha , ndị pụkwara iyiri nke na - acha ọcha soro Kraịst na - eje ije , n 'ihi na ha kwesịrị ekwesị . '
|
Their desires could blind them to the full significance and consequences of their actions .
|
Ọchịchọ ọjọọ ahụ ha nwere pụrụ ime ka ha ghara ịhụ otú ihe ahụ ha mere jọruru ná njọ na ihe ga - esi na ya pụta .
|
Many of our brothers lost their homes or material possessions in those disasters .
|
Ọdachi ndị ahụ lara ihe onwunwe ọtụtụ ụmụnna anyị n 'iyi .
|
Fifteen congregations and 52 groups hold meetings in ISL .
|
Ọgbakọ 15 na ìgwè 52 na - enwe nzukọ n 'asụsụ ISL .
|
The kernels fell back onto the threshing floor , while the breeze carried the straw off to the side and blew the chaff away .
|
Ọka ndị ahụ na - adaghachi n 'ala ebe nzọcha ọka ebe ikuku na - ebuga okporo ọka n 'akụkụ ma bufuo igbogbo ọka .
|
" Consequently , " continues Professor Driver , " the forms taken by the sentence in different languages are not the same . "
|
Ọkachamara ahụ kwukwara , sị : " Ya mere , otú e si ede ihe n 'otu asụsụ abụghị otú e si ede ya n 'asụsụ ọzọ . "
|
The carpenter 's bow lathe ( 8 ) and gouge ( 9 ) were used for cutting and shaping spindles .
|
Ọkwá nkà na - eji ihe o ji ejide osisi ( 8 ) na ihe o ji akpọpu osisi ( 9 ) egbubi ma na - akpụcha osisi ndị e ji akpa ákwà .
|
Moved with pity for a crowd , Jesus " started to teach them many things . " - Mark 6 : 34 .
|
Ọmịiko Jizọs nwere n 'ebe ìgwè mmadụ gbakọtara n 'ebe ọ nọ mere ka ọ " malite izi ha ọtụtụ ihe . " - Mak 6 : 34 .
|
This arrangement strengthens the family unit .
|
Ọmụmụ ihe ahụ na - eme ka ezinụlọ dị n 'otu .
|
Our weekly family Bible study has been very beneficial , helping us to stay united in a world where families are becoming more and more divided .
|
Ọmụmụ ihe ezinụlọ anyị na - enwe kwa izu anọwo nnọọ na - abara anyị uru , na - enyere anyị aka ịdị n 'otu n 'ụwa nke ọtụtụ ezinụlọ nọ na ya na - etisasị .
|
The death of Jesus , our Ransomer , makes possible everlasting life on a paradise earth .
|
Ọnwụ Jisọs , bú ̣ Onye Mgbapụta anyị , na - eme ka ndụ ebighị ebi n 'ime ụwa paradaịs kwe omume .
|
By means of his sacrificial death , the Son of God made eternal life possible for obedient mankind .
|
Ọnwụ ịchụàjà Ọkpara Chineke nwụrụ mere ka ụmụ mmadụ na - erube isi nwee ike ịdị ndụ ebighị ebi .
|
Situations in which a Christian woman ought to wear a head covering may arise in her marriage relationship .
|
Ọnọdụ ebe Onye Kraịst bú ̣ nwanyị kwesịrị iyi ihe mkpuchi isi pụrụ ịdị ná mmekọrịta alụmdi na nwunye ya .
|
The terms of the divorce set out in legal documents should be examined closely before signing .
|
Ọnọdụ ndị e depụtara n 'akwụkwọ iwu maka ịgba alụkwaghịm kwesịrị ka e jiri nlezianya nyochaa ha tupu a bịanye aka na ha .
|
Number of countries assigned to : 17
|
Ọnụ ọgụgụ mba e zigara ha : 17
|
A Remarkable Presence
|
Ọnụnọ A Kara Aka
|
When Simple Is Not Simple ( algae ) , 3 / 22
|
Ọrịa AIDS , 11 / 8
|
That disorder has left her paralyzed and with a serious speech impediment .
|
Ọrịa a mere ka akụkụ ahú ̣ ya kpọnwụọ , meekwa ka ọ ghara ịna - ekwu okwu nke ọma .
|
Disease occurs when the target population is infected by living microorganisms .
|
Ọrịa ahụ na - emetụta ndị mmadụ mgbe nje ndị dị ndụ a na - apụghị iji anya nkịtị hụ banyere n 'ahú ̣ ndị a gbara ya .
|
Our commission is to keep on preaching to all " without letup . " - Read Acts 5 : 42 .
|
Ọrụ anyị bụ ịnọgide na - ekwusara mmadụ niile ozi ọma ahụ " n 'akwụsịghị akwụsị . " - Gụọ Ọrụ 5 : 42 .
|
Fine Works Bring Glory to God
|
Ọrụ Ọma Ewetara Chineke Otuto
|
This shield is absolutely necessary .
|
Ọta dị oké mkpa .
|
A number of Witnesses have been able to move to areas where the need for Kingdom preachers is greater .
|
Ọtụtụ Ndịàmà akwagala n 'ebe ndị a chọsiri ndị nkwusa Alaeze ike .
|
Many stories preserved for our benefit in the Bible offer us touching examples of people who loved Jehovah and served him faithfully despite adverse circumstances .
|
Ọtụtụ akụkọ ndị e dekọọrọ anyị na Bible na - eme anyị obi ụtọ site n 'ịkọrọ anyị banyere ndị hụrụ Jehova n 'anya ma jiri ikwesị ntụkwasị obi fee ya n 'agbanyeghị ihe isi ike .
|
I was impressed by many of the Bible teachings that I learned .
|
Ọtụtụ ihe m mụtara na Baịbụl tọrọ m ezigbo ụtọ .
|
Many meeting parts are based on articles in Our Kingdom Ministry , another tool provided to equip us for our vital work .
|
Ọtụtụ ihe omume nke nzukọ ahụ na - adabere n 'isiokwu ndị dị n 'Ozi Alaeze Anyị , bú ̣ ngwá ọrụ ọzọ a na - ewepụta iji kwadebe anyị maka ọrụ anyị dị oké mkpa .
|
Often , they gave us fresh fish , avocados , and peanuts .
|
Ọtụtụ mgbe , ha na - enye anyị azù ̣ ndụ , ube bekee , na ahụekere .
|
After returning to the United States , many have become active Witnesses .
|
Ọtụtụ n 'ime ha ghọrọ Ndịàmà na - ejechi ozi anya mgbe ha laghachiri United States .
|
Many are interested .
|
Ọtụtụ n 'ime ha nwere mmasị n 'ozi ọma anyị na - ezi ha .
|
Centuries later , God brought his people the Israelites into the land of Canaan .
|
Ọtụtụ narị afọ ka e mesịrị , Chineke mere ka ndị ya bú ̣ ụmụ Izrel banye n 'ala Kenan .
|
Many have found that this arrangement has drawn them closer together in love and has strengthened their relationship with Jehovah .
|
Ọtụtụ ndị achọpụtala na Ofufe Ezinụlọ emeela ka ezinụlọ ha dịrị n 'otu , ha na Jehova adịrịkwa ná mma .
|
Many parents have found it best to be honest about their sorrow , thus showing their child that it is normal to grieve .
|
Ọtụtụ ndị mụrụ ụmụ achọpụtala na ọ kacha mma ime ka ụmụ ha mara na ha na - eru uju , ha na - esi otú a egosi ụmụ ha na mmadụ iru uju adịghị njọ .
|
Instead of embracing the good news , most people reject it .
|
Ọtụtụ ndị na - ajụ ozi ọma ahụ kama iji obi ụtọ nabata ya .
|
Many users expect that such activities are anonymous .
|
Ọtụtụ ndị na - eji Intanet eme ihe na - eche na a dịghị amata aha ndị gara n 'Intanet .
|
And many others turn to spiritism simply out of curiosity .
|
Ọtụtụ ndị ọzọ na - echigharịkwuru mgbaasị nanị n 'ihi ọchịchọ ịmata ihe .
|
And thousands of pilots and flight crews make a living by flying .
|
Ọtụtụ puku ndị na - anya ụgbọelu na ndị na - arụ ọrụ n 'ime ụgbọelu na - enwetakwa ihe ha ji ebi ndụ site n 'iji ụgbọelu eme njem .
|
Many children feel that the simplified Watchtower has been provided especially for them .
|
Ọtụtụ ụmụaka kwuru na ọ bụ ha ka e bipụtaara Ụlọ Nche ahụ e ji Bekee dị mfe nghọta dee .
|
Moreover , they would be given the opportunity to serve in association with that Messianic Seed as a kingdom of priests and a holy nation . - Romans 9 : 4 , 5 .
|
Ọzọkwa , a ga - enye ha ohere iso Mkpụrụ ahụ bú ̣ Mesaịa na - ejekọ ozi dị ka alaeze ndị nchụàjà na mba dị nsọ . - Ndị Rom 9 : 4 , 5 .
|
Moreover , some stations are 180 miles [ 300 km ] or more apart .
|
Ọzọkwa , ebe ụfọdụ a na - azụ ehi dị ihe dị ka iri kilomita atọ site n 'ibe ha .
|
Furthermore , true Christians are confident that God will not forsake them . - 2 / 1 , pages 4 - 6 .
|
Ọzọkwa , ezi Ndị Kraịst nwere obi ike na Chineke agaghị ahapụ ha . - 2 / 1 , peeji nke 4 - 6 .
|
Further , Peter 's words indicate that not all Christians would have the same abilities , responsibilities , or privileges .
|
Ọzọkwa , okwu Pita na - egosi na ọ bụghị Ndị Kraịst nile ga - enwe otu ụdị ikike , ibu ọrụ , ma ọ bụ ihe ùgwù .
|
Also , he requires that we live up to his righteous standards .
|
Ọzọkwa , ọ na - achọ ka anyị na - ebi ndụ dị ka ụkpụrụ ezi omume ya si dị .
|
This training , coupled with God - given wisdom , will " give to the inexperienced ones shrewdness , to a young man knowledge and thinking ability . " - Proverbs 1 : 4 .
|
Ọzụzụ a , ya na amamihe Chineke na - enye , ' ga - enye ndị na - enweghị uche ezi uche , nyekwa nwa okorobịa ihe ọmụma na izuzu . ' - Ilu 1 : 4 .
|
The day for the presentation came .
|
Ụbọchị a kara aka ruru .
|
When I attended one of their meetings , she gave me an ultimatum - stop my Bible study or leave the family .
|
Ụbọchị mbụ m gara ọmụmụ ihe ha lọta , ya asị m kwụsị ịmụ Baịbụl , ma ó ̣ bụghị ya , anyị ekewaa .
|
A Day Emphasizing Deliverance
|
Ụbọchị nke Na - ese Onyinyo Nnapụta
|
The seventh day would be " a holy sabbath to Jehovah , " during which each one should keep sitting in his own place .
|
Ụbọchị nke asaa ga - abụ " ụbọchị izu ike dị nsọ nye Jehova , " bú ̣ ụbọchị onye ọ bụla ga - anọ n 'ụlọ ya .
|
Each time I returned to see Brice , the huddle around the DVD player grew larger .
|
Ụbọchị ọ bụla m bịara ịhụ Brice , ndị na - agbakọta ka ha kirie diiviidi m ji bịa na - aka mmadụ ole bịara n 'ụbọchị ndị gara aga m bịara .
|
The music ranged from opera and Gregorian chant to heavy metal and rap .
|
Ụdị egwú ndị a gụrụ ebe ahụ bụ ụdị ukwe a na - ekwe ebe a na - eme ihe nkiri , abụ chọọchị Katọlik a na - adịghị eji ngwá egwú abụ , nakwa egwú rock na egwú rap , bú ̣ egwú ndị na - ada oké ụda .
|
What kind of person was David , and how did he see himself in relation to God ?
|
Ụdị mmadụ dị aṅaa ka Devid bụ , oleekwa otú o si lee onwe ya anya n 'iji onwe ya atụnyere Chineke ?
|
Some had been in prisons and concentration camps for eight to ten years or more !
|
Ụfọdụ anọwo n 'ụlọ mkpọrọ na n 'ogige ịta ahụhụ afọ asatọ ruo iri ma ọ bụ karịa !
|
Some decisions that parents make have a profound effect on their children .
|
Ụfọdụ mkpebi ndị nne na nna na - eme na - enwe mmetụta dị ukwuu n 'ahụ ụmụ ha .
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.